Ifeanyi Emmanuel Igboke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ifeanyi Emmanuel Igboke
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereEmmanuel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Ọktoba 1998 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe onyoyo Dezie
ebe agụmakwụkwọYork University Dezie
webụsaịtịhttps://emmanueligboke.com Dezie

Ifeanyi Emmanuel Igboke nke a makwaara dị ka Emmanuel Igboke (amụrụ n'ụbọchị iri nke ọnwa Ọktoba afọ 1998), bụ onye na-eme ihe nkiri ma na emepụtakwa ihe nkiri Naijiria ma biri Canada.[1][2][3][4]

A maara ya maka ọrụ ya na ihe nkiri akpọrọ "Crosses", nke mere ka o nweta ihe nrite ome ihe nkiri kacha nma na Toronto International Nollywood Film Festival (TINFF).[5]

Mbido Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'ụbọchị iri nke ọnwa October steeti Enugu mana, o tolitere na Achara layout.[6] Emmanuel bụ nwa ikpeazụ n'ime ụmụ asaa, ọ gara Konigin Des Friedens College na Enugu steeti ma gụọ agụmakwụkwọ dị elu na Mahadum York, Canada.[7][8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2022, Emmanuel Igboke meriri na ụdị ome ihe nkiri kacha nma na ihe nkiri ya akpọrọ "Crosses" nke Akeem Ogunmilade duziri.[9][10]

N'afọ 2022, a kpọrọ Igboke aha n'etiti ndị na-eme ihe nkiri kachasị elu na mba uwa niile na-eme ka Naịjirịa nwee obi ụtọ site na Ụbọchị a.[11]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha ya Ọrụ Nkwupụta
2021 ""Ọ dịghị Ndị Obere: Ballad nke Ndị Masedonia Diaspora Emmnauel Igboke [12]
2021 "" Sayensị nke Egwu" Ryan [13]
2021 ""Flint Strong"" Onye isi otu USA [14]
2022 ""Ụzọ"" [15]
2022 ""Abụ Ọma nke 23"" Johm [16]
2023 ""Facade"" [17]

Dị ka onye na-emepụta ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nrite Ụdị Nsonaazụ Nkwupụta
2022 Toronto International Nollywood Film Festival Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha mma Merie [19]
2022 Toronto International Nollywood Film Festival Awards Onye na-emepụta ihe nkiri kacha mma Ahọpụtara [20]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. There will never be an end to poverty, says Emmanuel Igboke. Pulse (27 July 2022). Retrieved on 5 March 2023.
  2. Top 10 most popular Nollywood Actors in Nigeria & Diaspora. PM news (27 September 2022). Retrieved on 5 March 2023.
  3. Nollywood actor Ifeanyi Emmanuel Igboke to star in "Facade". Dailytimes (24 January 2023). Retrieved on 5 March 2023.
  4. Nollywood actor Emmanuel Igboke urges Nigerians to get their PVC. PM News (6 January 2023). Retrieved on 5 March 2023.
  5. Emmanuel Igboke, A.Y, others win at Toronto International Nollywood Film Festival. PM News (1 November 2022). Retrieved on 5 March 2023.
  6. Nollywood Actor Emmanuel Igboke & comedian MC Morris resolves their differences. Dailytimes (22 January 2023). Retrieved on 5 March 2023.
  7. 10 quick facts about Nollywood award winning actor Emmanuel Igboke. Guardian (10 August 2022). Retrieved on 5 March 2023.
  8. Emmanuel Igboke Tackles Mc Morris For Discouraging Nigerians From Relocating To Canada. Independent (31 October 2021). Retrieved on 5 March 2023.
  9. Emmanuel Igboke Bags Two Nominations At International Nollywood Awards. Mp3bullet (7 October 2022). Retrieved on 5 March 2023.
  10. AY Celebrates TINFF Awards. Independent (5 November 2022). Retrieved on 5 March 2023.
  11. igboke Named Among Top Actor in Disapora Making Nigeria Proud. Thisday (27 September 2022). Retrieved on 5 March 2023.
  12. full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
  13. full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
  14. full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
  15. full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
  16. full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
  17. Actor Ifeanyi Emmanuel Igboke stars in 'Facade'. Thenation (25 January 2023). Retrieved on 5 March 2023.
  18. 10 Amazing facts you didn't know about Nollywood actor Emmanuel Igboke. sunnews (5 July 2022). Retrieved on 5 March 2023.
  19. Emmanuel Igboke clinches two nominations at International Nollywood Awards. PM News (27 September 2022). Retrieved on 5 March 2023.
  20. Emmanuel Igboke clinches two nominations at International Nollywood Awards. PM News (27 September 2022). Retrieved on 5 March 2023.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]