Igando

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
5th Avenue Street
Igando
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°33′0″N 3°14′48″E Dezie
Map

IGANDO bụ obodo dị na mpaghara gọọmentị ime obodo Alimosho nke Lagos Steeti na mpaghara ndịda ọdịda anyanwụ nke Naịjịrịa.[1] N'abalị iri abụọ na isii n'ọnwa Julaị n'afọ 2016, ndị a na-enyo enyo na ha bụ ndị agha Niger Delta wakporo obodo ahụ, gbuo ọtụtụ mmadụ ma bibie ihe onwunwe.[2][3] Alimosho General Hospital dị n'ebe ahụ.[4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Oladipupo. "Nigeria: The New Look Igando", P.M. News, All Africa, 1 March 2001. Retrieved on 3 August 2016.
  2. Aluko. "BREAKING: Soldiers, police battle militants in Lagos", The Punch, 26 July 2016. Retrieved on 3 August 2016.
  3. "BREAKING: Pandemonium as militants invade Igando", P.M. News, 26 July 2016. Retrieved on 3 August 2016.
  4. Chioma Obinna. "Nigerians don’t pay attention to their health – Dr Adebiyi", Vanguard News, 13 April 2011. Retrieved on 3 August 2016.