Ignatius Zhuwakiyi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ignatius Zhuwakiyi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereIgnatius Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1969 Dezie
Ebe ọmụmụHarare Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Ignatius Zhuwakiyi (a mụrụ n'afọ 1969) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe.

Zhuwakiyi bụ nwa afọ Harare, ọ bụ nwa nke ikpeazụ n'ime mmadụ anọ, ma o tolitere na St Mary's Township, Chitungwiza. N'ebe ahụ, ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị. Ọ hapụrụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị mgbe afọ nke abụọ gasịrị. Mgbe ọ zutere Locardia Ndandarika, ọ malitere inwe mmasị n'ịkpụ ihe, N'afọ 1989, ọ malitere itinye aka na Chapungu Sculpture Park. Ya na Godfrey Machinjili, Vitalis Muchenje, na Axilia Tatisa, gosipụtara na ihe ngosi "Young Generation" na John Boyne Gallery na 1990.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]