Igue

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Igue bụ agbụrụ nke agbụrụ Afemai ma ọ bụ Afenmai bi na ugwu ugwu na ndagwurugwu nke Owan East Local Government Area nke Edo State nke Nigeria. Igue Clan ha na ahu na nebe ndi abụọ dika n'ugwu na na ndagwurugwu. dị n'ugwu ahụ dị ka Igue-Oke, ebe a na-akpọ ebe dị na ndagwurugwu ahụ Igue-Sale. Koodu nzi ozi ha bụ 313106 nke a na-ekekọrịtakwa na Aiyetoro Camp .