Igwe (nke pụtara "Eluigwe" ) bụ aha eze ma ọ bụ usoro e ji agwa ndị eze ọdịnala na-achị ochichi obodo kwụụrụ onwe ha n'ala Igbo . N'ikwu ya n'ụzọ ọzọ, ndị Igbo na-etinye okwu ahụ n'ụdị HRH . Ya mere a na-akọwa Igwe dị ka onye nwere aha nkwanye ùgwù na nsọpụrụ n'ala ndi igbo . A na-akpọkwa onye dị otú ahụ dị ka Eze .maobu Obi
Ngosipụta okpueze Igwe
A na-akpọkwa Igwe dị ka aha Nna eluigwe nke Igbo, ụdị ndi mmadụ nke eluigwe n'onwe ya.