Igwuruta
Ọdịdị
Igwuruta
| Kọntinent | Eluàlà |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Rivers state |
| Nhazi ọnọdụ | 4°57′23″N 7°1′28″E |


Igwuruta bụ obodo dị na Ikwerre, Rivers State, Nigeria. Ọ dị nso na Omagwa, obodo ebe ọdụ ụgbọ elu Port Harcourt di. Nhazi ala ya bụ: (4.9543911, 7.0126247). Ụlọ akwụkwọ ndị a chọtara na mpaghara a gụnyere: Brookstone School Secondary, Charles Dale Memorial International School, Springflowers International School, Queens International High School, Ozulems International Montessori School, Beryl Education Center na Evidence Bloom School .
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndi Ikwerre
- Ikwerre, Rivers State