Ihe A Na-ejighị N'aka Emeela

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ihe A Na-ejighị N'aka Emeela - The Uncertainty Has Settled bụ ihe ngosi banyere ihu igwe, ike na ọrụ ugbo. Ónyé na-eme ihe nkiri Dutch bụ Marijn Poels mepụtara ma duzie ya, e wepụtara ihe nkiri ahụ n'afọ 2017.

Áhà nkiri ahụ na-ezo áká na nkwupụta na "sayensị edoziwo", nkè ndị mmadụ dịka Arnold Schwarzenegger na Al Gore mèrè.

N'ime ihe nkiri ahụ, Poels na-eleta ndị ọkà mmụta sayensị ihu igwe, yana ndị na-ajụ sayensị ọnọdụ ihu igwe, ma hapụ ónyé na-ekiri ya ka ọ nweta nkwubi okwu nke ha. Ndị gárá gụnyere ndị na-enyo ihu igwe enyo Piers Corbyn, ónyé na-enyocha mbara igwe na Britain na onye na-ekwu maka nkwekọrịta, na ónyé na'ahụ màkà physics nke Britain / America Freeman Dyson.[1][2][3]

Ihe nkiri a mèrè n'ụwa niile n'ubochi itoolu n'ọnwa Febụwarị afọ 2017 na Berlin Independent Film Festival, na-egosi na akụkọ ihe mere eme Kino Babylon, ebe ọ meriri ihe ngosi kachasị mma.[4][5]

E gosipụtakwara ya na Mindfield Film Festival Los Angeles, ébé ọ meriri Diamond Award màkà ihe ngosi kachasị mma, na Paris Independent Film Festival, ébé ọ ritere ihe ngosi kachasị kyau.[5]

E nyèrè ihe nkiri ahụ dị ka ihe ngosi kachasị mma.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Verheggen (17 July 2017). A critical look at “The uncertainty has settled” documentary by Marijn Poels. My view on climate change. Retrieved on 21 September 2022.
  2. Reid (10 October 2017). "The Uncertainty Has Settled", a feature film shot using Magic Lantern raw video - Filmmaking Gear and Camera Reviews. EOSHD.com - Filmmaking Gear and Camera Reviews. Retrieved on 21 September 2022.
  3. Jakobs (3 March 2017). The Uncertainty Has Settled. Marijn Poels. Retrieved on 21 September 2022.
  4. Mack (25 January 2017). An exciting world première at the Berlin Independent Film Festival.. ScreenAnarchy. Retrieved on 21 September 2022.
  5. 5.0 5.1 The Uncertainty Has Settled. IMDb. Retrieved on 21 September 2022.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]