Ihe Dubowitz nwetara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Dubowitz Score bụ usoro maka ịji tule afọ ime nke ụmụ ọhụrụ. Ọ bụ Lilly Dubowitz, onye na-ahụ maka ụmụaka na Hungari, na di ya, onye na'ahụ maka akwara na Briten bụ Victor Dubowitz chepụtara ya.[1][2]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mercuri. "Lilly Dubowitz obituary", The Guardian, 8 May 2016. Retrieved on 23 June 2020.
  2. "Obituary: Lilly Dubowitz", The Times, 14 June 2016. Retrieved on 23 June 2020.