Ihe Omume nke Oziọma Maka Ọnọdụ Ihu igwe
The Evangelical Climate Initiative (ECI) bụ mkpọsa nkè ndị isi ụka nà òtù US-American na-akwalite usoro ahịa iji wéé belata okpomọkụ ụwa.
Nkwupụta
[dezie | dezie ebe o si]Ókwú ECI, na-akpọ màkà ichebe ụwa pụọ na okpomọkụ ụwa, mmetọ, mkpochapụ.[1]
Akụkọ ihe mere eme
[dezie | dezie ebe o si]The Evangelical Climate Initiative malitere n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2006 site na National Association of Evangelicals.[2] NAE na-arụkọ ọrụ na Center for Health and the Global Environment na Harvard Medical School iji mee ka ndị ọkà mmụta sayensị na ndị isi Ndị Kraịst na-ekwusa ozi ọma gbakọọ aka iji belata mgbanwe ihu ígwé.[3]
Ọ bụ ndị isi ozi ọma iri asatọ na isii na ndị isi nke kọleji ozi ọma irí atọ na itoolu bịanyere áká na ya.[4][5][6] Ọnụ ọgụgụ ndị bịanyere aka arịgoola ihe karịrị otu narị ka ọ na-erule ọnwa Disemba 2007, ma ka ọ na na-erula ọnwa Julaị 2011 ihe karịrị ndị isi narị abụọ na iri abụọ nke ndị bishọp bịanyere aha n'ọkpụkpọ ahụ.[7][8] David P. Gushee, prọfesọ nke ụkpụrụ omume Ndị Kraịst na Mahadum Mercer, nyèrè aka dee akwụkwọ ahụ.[9]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nlekọta okike
- Nkwado
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sandell. "Science + Religion = New Alliance to Save the Planet", ABC News, January 17, 2007.
- ↑ Brian Steensland, Philip Goff, The New Evangelical Social Engagement, Oxford University Press USA, USA, 2014, p. 163
- ↑ An Urgent Call to Action: Scientists and Evangelicals Unite to Protect Creation (January 17, 2007).
- ↑ Goodstein. "Evangelical Leaders Join Global Warming Initiative", The New York Times, February 8, 2006.
- ↑ Bradley Hagerty. "Evangelical Leaders Urge Action on Climate Change", NPR, February 8, 2006.
- ↑ "The Only Boy Who Could Ever Teach Me", Grist, February 8, 2006.
- ↑ Cole. "Christian Agencies Actively Engage in Climate Change", Christian Post, December 4, 2007.
- ↑ Signatories to Climate Change: An Evangelical Call to Action. Evangelical Climate Initiative. Archived from the original on July 25, 2011.
- ↑ Lampman. "Southern Baptist leaders urge climate change action", The Christian Science Monitor, March 12, 2008.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ihe Omume nke Oziọma Maka Ọnọdụ Ihu igwe
- Mgbanwe ihu igwe: Ọkpụkpọ Oziọma maka ime ihe na ndepụta mbụ nke ndị bịanyere aka