Jump to content

Ihe mberede ụgbọ okporo ígwè Bir el-Bey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ihe mberede ụgbọ okporo ígwè Tunisia" id="mwCA" rel="mw:WikiLink" title="Bir el-Bey, Tunisia">Bir el-Bey mere na 24 Septemba 2010, na Bir el-Mey, Tunisia, mgbe ụgbọ okporo ígwè abụọ zutere ibe ha. A kọrọ na otu onye nwụrụ n'ihi ihe mberede ahụ, a kọkwara na mmadụ 57 merụrụ ahụ.

Ihe mberede

[dezie | dezie ebe o si]

Otu ụgbọ okporo ígwè na-abịa site na Sfax nke Tunisia tụgharịrị ma daa mgbe ụgbọ okporo ígwè nke ọzọ kụrụ ya n'ụgbọ okporo ígwè na elekere atọ nke ehihie n'oge mpaghara (14:00 UTC) na ọdụ ụgbọ okporo ígwè Bir el-Bey.

Ihe kpatara ya

[dezie | dezie ebe o si]

Ihe butere nsogbu ndia bu e nweghi ezigbo Ihe eji ahu uzo, nke bu oghom did na nnukwu oke ifufe na mmiri ozuzo nke do egwu.[1]

  1. Tunisia: rainstorm causes two trains to collide at Bir el Bey. Archived from the original on 2010-09-29. Retrieved on 2010-10-02.