Ihe mere Anyanwụ na Ọnwa ji biri n'eluigwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ihe mere anyanwụ na ọnwa ji biri n'eluigwe bụ akwụkwọ ihe foto nke ụmụaka nke Elphinstone Dayrell dere ebe Blair Lent gosipụtara ya, kọgharia akụkọ ifo ndị Afrịka banyere mmalite ụwa na ihe okike ya.[1] Ụlọ ọrụ Houghton Mifflin bipụtara akwụkwọ ahụ n'afọ1968.

N'afọ 1969, ọ natara Caldecott Honor maka Ihe ngosipụta nke Lent. A chọpụtala ya dịka ihe ọmụmaatụ nke akụkọ ihe mere eme maka ndị ọgụụ n'etolite etolite.[2]

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]