Ihe na-egbochi eriri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ihe na egbochi ihe eriri bụ ụdị ọgwụ ndị na-egbochi fibrinolysis. Ihe atụ gụnyere aminocaproic acid (ε-aminocaproic acid) na tranexamic acid. Ọgwụ ndị a yiri lysine na-egbochi mmepụta nke fibroid site na plasminogen ya site na plasmenogen activators (nke bụ isi t-PA na u-PA) nke na-ewere ọnọdụ karịsịa na mpaghara ndị nwere lysine n'elu fibrin.

Ihe atụ ọzọ ana akpọ protinin , bụ ihe na-egbochi protis dị iche iche na-eme n'okike; mba ụfọdụ jụrụ ịnakwere ọgwụ a n'ihi na a na-eche na ọ nwere ọnụọgụ ọnwụ karịa ndị ọzọ (tranexsmic acid na aminocaproic acid) ma na-emebi akụrụ na obi.[1] A na-ekwenye n'ọtụtụ ebe na aga-ebelata iji aprotinin eme ihe n'ihi nchegbu ndị a.[2]

Lekwaa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Levy (March 2018). "Antifibrinolytic Therapy and Perioperative Considerations.". Anesthesiology 128 (3): 657–670. DOI:10.1097/ALN.0000000000001997. PMID 29200009. 
  2. Aprotinin. European Medicines Agency (17 September 2018). Retrieved on 19 January 2023.

Njikọ ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Anti fibrin optics at the U.S. National Library of Medicine Medical Subject Headings (MeSH)
  • MeSH list of agents 82000933

Àtụ:Major drug groups