Jump to content

Ihe ndekọ Akụkọ Ihe Mere Eme nke Mozambique

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Arquivo Histórico de Moçambique (nke afọ otu puku narị itoolu iri atọ na anọ) na-eje ozi dị ka ebe nchekwa ihe ochie nke Mozambique. N'afọ otu puku narị itoolu iri atọ na itoolu, a họpụtara ya dị ka "Arquivo do Govọnọ da Colónia" ma mgbe nnwere onwe site na Pọtugal n'afọ otu puku narị itoolu iri asaa na ise, ọ ghọrọ ebe nchekwa nke ihe ndekọ nke Republic of Mozambique.[1] Kemgbe afọ otu puku narị itoolu iri asaa na isii, Mahadum Eduardo Mondlane dị na Maputo na-elekọta ya.[1][1]

Ihe ndekọ ahụ na-enye aka na ọrụ nke Sistema Nacional de Arquivos (nke afọ otu puku nar itoolu iri itoolu na abụọ) na onye nọchiri ya, Sistema Nacional de Archivos de Estado nke Ministério da Função Pública (nke afọ puku abụọ na asaa). [1] Ọ na-emepụta akwụkwọ akụkọ.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe ndekọ Akụkọ Ultramarino, Lisbon
  • Ndepụta nke ihe ndekọ ọha na eze na mba ndị na-asụ Pọtugiz (Nchịkọta nke ihe ndekọ ihu ọha na mba ndị nwere asụsụ Põtugiz)
  • Ọ́bá Akwụkwọ Mba nke Mozambique (ọbá akwụkwọ mba)
  • Akụkọ ihe mere eme nke Mozambique

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 (2009) "Historial do Arquivo Histórico de Moçambique" (in pt). BIArquivo: Boletim Informativo do Arquivo Histórico de Moçambique.  Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "BIA2009" defined multiple times with different content
Isiokwu a gụnyere ozi sitere na Wikipedia Portuguese.

Àtụ:Mozambique topicsIsiokwu mozambikÀtụ:Africa topicIsiokwu Afrika

Nchịkọta ikike