Jump to content

Ihe ngosi ihu igwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

E guzobere Gallery Climate Coalition n'afọ 2020 iji dozie akara carbon nkè ahịa nka mba ụwa. Ọ bụ ezie na òtù ndị na-enweghị uru gụnyere Tate ekwuola màkà mgbanwe ihu igwe na mmetụta nka na ya, a na-eche na nké a bụ ihe mbụ ndị ọrụ nka azụmahịa mere.[1]

Ndị guzobere ya gụnyere: Thomas Dane, Kate MacGarry, Sadie Coles na Greg Hilty nke Lisson Gallery, ónyé guzobere Frieze Art Fair Matthew Slotover na ónyé nduzi Victoria Siddall.[1][2][3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Shaw. "The Green debate: How can the international art market recover sustainably?", The Art Newspaper, 29 May 2020. Retrieved on 31 October 2020. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "tane" defined multiple times with different content
  2. "Can the art industry reduce its carbon footprint?", Lifestyle Asia, 29 October 2020. Retrieved on 30 October 2020.
  3. Rea. "An Envoy of Eco-Conscious Art Dealers and Insiders Have Created a Simple Tool to Help the Industry Reduce Its Carbon Footprint", artnet news, 22 October 2020. Retrieved on 30 October 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]