Gaa na ọdịnaya

Iheanacho Obioma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Iheanacho Obioma
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
Onye òtù nkeHouse of Representatives of Nigeria Dezie

Iheanacho Obioma Audio bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Nigeria so na National Assembly nke anọ ,na-anọchite anya ngalaba Ikwuano / Ụmụahịa North / Ụmụahịa South nke Abia State n'okpuru nke People's Democratic Party n'agbata 1999 na 2003. [1]

O mechara gaa zoo ọkwa na Senate nke Naijiria ka ọ nọchite anya Abia Central Senatorial district n'okpuru ọkọlọtọ nke ndị All Progressive Congress megide gọvanọ na-achị mgbe ahụ bụ Theodore Orji . [2] [3]

Hụ kwa

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ndị nnọchi anya National Assembly nke Abia

Nrụtụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ABIA STATE: List of PDP aspirants for House of representatives.. Emma Aziken. South East Nigeria (5 December 2014). Archived from the original on 2015-07-05. Retrieved on 2015-07-04.
  2. Results Of APC Senatorial Elections. Naij.com (3 January 2014). Retrieved on 4 July 2015.
  3. Obioma picks APC’s Abia Central senate ticket. New Telegraph (9 December 2014). Archived from the original on 6 July 2015. Retrieved on 4 June 2015.