Ijeoma John

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ijeoma John bụ onye Naijiria na-eme egwuregwu paralympian Ọ meriri ihe nrite ọla ọcha na ụdị 40kg nke ihe omume ike na 2004 Summer Paralympics. [1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nigerian Paralympic Weightlifter A Great Record-breaker. china.org. Retrieved on 2018-08-01.