Ikwo people

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ikwo bu otu ndi Igbo bike na ndida-ọwụwa anyanwụ Naijiria . [1] Ebe ahụ nwere akụ na ụba dị n'ime ala ha, ndị nna nna nke ndị bi n'oge a zụlitekeere usoro ịwụ ọla ihe karịrị otu puku afọ gara aga, ụfọdụ a chọtakwwrw n'oha Igbo Ukwu . Ihe okike na nka nka nke ndi Igbo n’oge gboo gosiputara dika ihe kachasi nma n’akụkọ ihe mere eme n’uwa. [2] Ha dị ihe dịka 600,000

Ụmụ amaala ama ama[dezie | dezie ebe o si]

  • Chief Martin Elechi, onye bụburu Gọvanọ Ebonyi steeti .
  • Senator Amb. Lawrence Nwuruku, onye bụburu onyeke nnọchi anya Naịjirịa, onye bụbu Senator na onye bụbu kọmishọna South East nke Independent National Electoral Commission (INEC).
  • Eric Kelechi Igwe, osote Gọvanọ Ebonyi steeti .
  • Frank Ogbuewu, onye bụburu onye nnọchi anya Naijiria na onye bụburu minista na-ahụ maka odinala na njem nlegharị anya.
  • Ugonna Utulor, Onye edemede nke Hackers Day(novel) na National Chairman PDP Students Coalition .
  • Senator Emmanuel Onwe, onye bụburu Senator nke Federal Republic of Nigeria.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ikwo (Local Government)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]