Ilaro Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ndị na-egwu egwuregwu n'ámá egwuregwu

Ilaro Stadium bụ ama egwuregwu na Ilaro, Nigeria eji eme ọtụtụ mmeme. Ewubere ya n'afọ 2008. A na eji kari ya ugbu a maka egwuregwu bọọlụ. Ama egwuregwu ahụ bụkwazi ebe egwuregwu maka Gateway FC . Ama egwuregwu a nwere ike banye mmadụ puku iri na abụọ. Ebe ama egwuregwu a dị ugbu a bụ n'okporo ụzọ Idogo na Ilaro.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]