Jump to content

Ili

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Tumba nwere ike ịpụta:

Ebe ndị a na-anọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Tumba, Sweden, obodo dị na Botkyrka, Sweden
  • Tumba, Rwanda, obodo dị na mpaghara Rulindo, Rwanda
  • Tumba (Skopje) , ebe obibi oge ochie nke Neolithic dị na North Macedonia
  • Tumba (Vranje), otu ime obodo dị na obodo Vranje nke ndịda Serbia
  • Ugwu Tumba (Šar), ọnụnụ ugwu dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Kosovo
  • Tumba Peak (Belasica), ọnụnụ ugwu ebe ókèala nke Bulgaria, Gris na Republic of Macedonia zutere
  • Tumba (Czerna Gora) , ọnụnụ ugwu dị n'ebe ọdịda anyanwụ Bulgaria
  • Ọdọ Mmiri Tumba, ọdọ mmiri dị na Democratic Republic of the Congo
  • Bara Tumba, ebe obibi oge ochie site n'oge Neolithic na Republic of Macedonia
  • Veluška Tumba, ebe obibi oge ochie site n'oge Neolithic dị na Republic of Macedonia
  • La Tumba (Caracas), ụlọ mkpọrọ dị n'okpuru ala na Caracas, Venezuela
  • Chọọchị Tumba, ụlọ ụka dị na Tumba, Botkyrka, Sweden
  • Tumba Ice Cap, na-ekpuchi ọkara ọdịda anyanwụ nke Chavdar Peninsula

Egwú[dezie | dezie ebe o si]

  • Tumba (egwú), ụdị egwu ọdịbendị a na-akpọ na Aruba na Curaçao
  • Tumba (nkwa), ụdị ogologo, obere ńkwà
  • Tumbi, nke a na-akpọkwa tumba, ngwá egwú ọdịnala Punjabi
  • Tumba francesa (French tumba), ụdị egwu e si na Haiti weta Cuba mgbe nnupụisi nke ndị ohu nke Haiti n'afọ 1791 gasịrị
  • Tumba maọbụ toomba, ihe mmegharị ụda dị na ngwá egwú ndị India dị ka sitar na sarod

Ndị mmadụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Kevin Tumba (amụrụ n'afọ 1991), onye Belgium na-agba bọọlụ nkàtà
  • Sven Tumba (1931-2011), onye bụbu oregwu ye Sweden n'egwu ice hockey na golf
  • Tumba Silva, onye Angola na-akụ ọkpọ

Egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

  • IFK Tumba FK, klọb bọọlụ nke Sweden
  • IFK Tumba Hockey, klọb ice hockey nke Sweden

Ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Tumba Bruk, ụlọ ọrụ na-ebipụta akwụkwọ na-ahụ maka imepụta akwụkwọ ego Swedish krona, nke dị na Tumba, Sweden
  • Nsupe ọzọ nke Thumba, ebe mbụ India na-agbapụ rọket
  • Tumba (ihe ọṅụṅụ), ihe ọṅụṅụ na-aba n'anya nke Nepal nke e ji ọka ma ọ bụ akụmakụ ndị ọzọ yiri ya mee
  • Tumba (Kongo), ihe oyiyi nkume nke ndị Kongo debere n'ili nke ndị dị ike
  • La Tumba, Caracas, Venezuela
  • La Tumba (akwụkwọ akụkọ), akwụkwọ akụkọ edere n'afọ 1964 nke José Agustín dere