Ilubirin Estate

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ilubirin Estate bụ ụlọ obibi ọha na eze na-ewu n'ụsọ oké osimiri n'ala e weghachiri na Ikoyi Island, Lagos na ala nke Third Mainland Bridge, na-eche ihu n'akụkụ mmiri Lagos Lagoon na Lagos Island

Nchịkọta[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ Gọmentị Lagos Steeti malitere ọrụ ụlọ ahụ na mmekorita ya na First Investment Property Company site na Public Private Partnership (PPP). Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụlọ na steeti Lagos kwadoro atụmatụ mbụ ahụ site na Lagos Home Ownership and Mortgage Scheme (LAGOSHOMS). A na-eme atụmatụ na a ga-emecha akụkụ mbụ nke Ilubirin na afọ 2019.[1][2][3][4][5] Ilubirin bụ nke e mere na mbụ site na Ikoyi Foreshore Estate, Ikoyi, Lagos ma ugbu a emezigharịrị ya site na ebe obibi nanị gaa na mmepe ngwakọta nke ebe obibi, azụmahịa na ntụrụndụ.[6][7][8]

Ihe nchoputa nke ụlọ obibi nke a ga-emecha na usoro ndị a bụ ngwakọta nke 126m2 nke ụlọ ihi ụra abụọ; 183m2 nke Ụlọ ihi ụra atọ na 76m2 nke 1 ụlọ ihi ụra.

Ebe ọrụ ahụ dị ihe dịka hekta 15.1. Ilubirin na-ezube ijikọta uru nke ụlọ dị ọnụ ala na okomoko dị n'etiti ahịa.[9]

Otú ọ dị, a katọrọ Gọ

ọmentị Lagos Steeti maka ịchụpụ ụfọdụ ndị bi n'ógbè ahụ bi nso n'ebe a na-ewu ya.[10]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Gboyega Akinsanmi. "Lagos, FIPC Sign MoU to Complete Ilubirin Housing Scheme", ThisDay Live, February 20, 2018. Retrieved on February 21, 2018.
  2. "Lagos to deliver 472 units Ilubirin housing scheme next year", The Vanguard, February 20, 2018. Retrieved on February 21, 2018.
  3. Miriam Ekene-Okoro (April 25, 2017). Lagos to inject N200b into Ilubirin housing estate. The Nation. Retrieved on February 21, 2018.
  4. "Lagos to invest $500m on housing", The Guardian. Retrieved on February 21, 2018.
  5. Wole Oyebade (17 April 2015). Fashola inspects Ilubirin Estate, Badia project, others. The Guardian. Retrieved on February 21, 2018.
  6. "Senator Obanikoro opens up: 'Why I visited Ilubirin project'", Encomium, April 19, 2011. Retrieved on February 21, 2018.
  7. Tackling Housing Challenge In Lagos. Premium Times. Retrieved on February 21, 2018.
  8. Lagos: Still grappling with affordable housing for low-income earners. The Guardian. Retrieved on February 21, 2018.
  9. Ilubirin Development, Lagos Island. Estateintel. Retrieved on February 21, 2018.
  10. Ben Ezeamalu. "Lagos govt's 'forced evictions' must stop — Amnesty International", Premium Times, March 28, 2017. Retrieved on February 21, 2018.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Official website