Imagneto Dance Company

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Imagneto Dance Company
webụsaịtịhttp://imagnetodc.com Dezie

Imagneto Dance Company bụ otu egwu na-agba egwú nke dị na Lagos Steeti nke Kaffy, onye nkuzi ịgba egwú na onye na-eme ihe nkiri nke Naijiria, nwere ma guzobe.[1] A maara otu ahụ nke ọma maka imebi Guinness Book of World Record maka "Longest Dance Party" na Nokia Silverbird Danceathon n'afọ 2006.[2]

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ememe mmeri Nkọwa nke onyinye Nsonaazụ
2014 Ihe nrite African Muzik Magazine Òtù Egwú Kasị Mma meriri

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Ndepụta ụlọ ọrụ nke Naịjirịa

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. KAFFY SET FOR ANOTHER 'IMAGNETO DANCE DAY'. Nigeria Films. Akin Omobose (13 March 2014). Archived from the original on 6 July 2015. Retrieved on 6 July 2015.
  2. BN Saturday Celebrity Interview: Chilling Out with Nigeria’s Guinness World Record Holder, the "Dance Queen" Kaffy!. BellaNaija. Adeola Adeyemo (10 November 2012). Retrieved on 6 July 2015.