Ina'am Al-Mufti
Ọdịdị
Ina'am As'ad Kaddoura Al-Mufti | |
|---|---|
| Minister of Social Development | |
| In office 8 August 1980 – 10 January 1984 | |
| Minister of Social Development | |
| In office 3 July 1980 – 28 August 1980 | |
| Minister of Social Development | |
| In office 19 December 1979 – 3 July 1980 | |
| Personal details | |
| Born |
26 Febụwarị 1929 |
| Died | 6 Novemba 2018 (aged 89) |
| Spouse | Adnan Al-Mufti |
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Qaddoura guzobere Ministry of Social Development, Noor Al-Hussein Foundation, Women Issues Organization, Jubilee School of Amman, Children's Trust, Union of Jordanian Women, na National Union for Jordanian Business Women. Ọ bụkwa akụkụ nke UNESCO, kwuru okwu n'ọtụtụ ihe ngosi redio na-agbasa mmata, ọ bụkwa akụkụ nke ide akwụkwọ eji eme ihe n'ụlọ akwụkwọ niile dị na alaeze ahụ.
Qaddoura bụ onye otu Senate, Ụlọ Elu nke National Assembly of Jordan . [1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ First class: profiles of women MPs & senators in Jordan 2003–2007. National Democratic Institute for International Affairs (2007). Archived from the original on 11 January 2011. Retrieved on 26 February 2011.