Indian Premier League
Ọdịdị
Indian Premier League
| Oge/afọ mmalite | 2008 |
|---|---|
| Klas asọmpi | Twenty20 cricket |
| Ụdị egwuregwu | cricket |
| Mba/obodo | Ndia |
| Nhazi | Board of Control for Cricket in India |
| Onye ọrụ | Board of Control for Cricket in India |
| Webụsaịtị | https://www.iplt20.com |

Indian Premier League (IPL) bụ asọmpi egwuregwu cricket nke ụmụ nwoke, nke otu iri na-asọ mpi n'ime obodo iri India.[1] Ndi Board of Control for Cricket in India (BCCI) hibere otu a na 2007.[2]
IPL bụ asọmpi cricket kacha elele n'ụwa ma na 2014 ọ nọ n'ọkwa nke isii site na nkezi ndị bịara asọmpi niile.[3] N'afọ 2010, IPL ghọrọ mmemme egwuregwu izizi n'ụwa ka a na-agbasa na YouTube.[4][5] Uru nke ika IPL na 2019 bụ ijeri US$6.3[6]
Enwere oge iri na anọ nke asọmpi IPL. Ndị ji aha IPL ugbu a bụ Chennai Super Kings, na-emeri oge 2021.[7]
References
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "How can the IPL become a global sports giant?". 28 June 2018. Retrieved 20 February 2019.
- ↑ "IPL now has window in ICC Future Tours Programme". 12 December 2017. Retrieved 20 February 2019.
- ↑ Barrett, Chris. "Big Bash League jumps into top 10 of most attended sports leagues in the world". The Sydney Morning Herald. Retrieved 20 February 2019.
- ↑ "IPL matches to be broadcast live on Youtube". ESPNcricinfo. Retrieved 20 February 2019.
- ↑ Hoult, Nick (20 January 2010). "IPL to broadcast live on YouTube". The Telegraph UK. Retrieved 20 February 2019.
- ↑ Laghate, Gaurav (20 September 2019). "IPL brand valuation soars 13.5% to Rs 47,500 crore: Duff & Phelps". The Economic Times. Retrieved 22 September 2019.
- ↑ "IPL 2021 Final, CSK vs KKR Live Score & Updates: CSK win 4th IPL title as they defeat KKR by 27 runs". Retrieved 15 October 2021.