Ines Mpambara
Ọdịdị
Ines Mpambara
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Rwanda |
| Aha enyere | Ines |
| Aha ezinụlọ ya | Mpambara |
| Ọrụ ọ na-arụ | civil servant |
| Ọkwá o ji | Minister in charge of Cabinet Affairs |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Rwanda |
Ines Mpambara bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwanda nke na-eje ozi ugbu a dị ka Minista na-ahụ maka ihe gbasara ndị kansụl kemgbe ọnwa Machị 2020.[1]
Ruo mgbe a họpụtara ya, ọ na-eje ozi dị ka onye nduzi nke ndị isi na Ọfịs nke Onye isi ala nke Rwanda ihe karịrị afọ iri.[2] Ọ rụkwara ọrụ na Ministry of Health ebe ọ nọ n'ọkwá dị iche iche, Tupu nke ahụ, ọ rụrụ ọrụ na Mahadum National nke Rwanda dị ka onye nkuzi na onye nduzi nke School of Journalism and Communication.[3][4][5]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Who are the new faces in cabinet?". The New Times | Rwanda (in Bekee). 2020-02-28. Retrieved 2021-11-17.
- ↑ "First Lady tips youth on passion, innovation". The New Times | Rwanda (in Bekee). 2017-12-09. Retrieved 2021-11-17.
- ↑ "First lady awards 'Imbuto' women achievers". The New Times | Rwanda (in Bekee). 2007-12-28. Retrieved 2021-11-17.
- ↑ "Scribes urged to educate public on health issues". The New Times | Rwanda (in Bekee). 2008-03-12. Retrieved 2021-11-17.
- ↑ Israel, Ishimwe. "Gushyira abagore mu buyobozi ntibyapfuye kubaho: Ubuhamya bwa bamwe bari mu myanya ikomeye - IGIHE.com". igihe.com (in Kinyarwanda). Retrieved 2021-11-17.