Ineza Sifa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Rwanda |
| Obodo maka egwuregwu | Rwanda |
| Aha ezinụlọ ya | Joyeuse, Ineza |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Maachị 2002 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ebe agụmakwụkwọ | Florida International University, Middle Tennessee State University |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | FIU Panthers women's basketball, Middle Tennessee Blue Raiders women's basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NCAA Division I women's basketball |
Ineza Sifa (amụrụ ya na onwa Machị 14, nke afo 2002) bụ onye mba Rwanda na-atu bọọlụ nke na-egwuregwu dịka onye nche maka Middle Tennessee Blue Raiders na otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Rwanda.
Akụkọ ihe mere eme
[dezie | dezie ebe o si]Sifa gara Greenforest Christian Academy na Decatur, Georgia, ebe ọ na-atu basketball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu Greenforest nke Galloway High School meriri egwuregwu ahụ site na akara 52-54 nke emere na onwa Machị 3, n’afo 2021.[1]
N'abalị iri na asaa n'ọnwa Nọvemba n'afọ 2021, ndị otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke FIU kpughere mbinye aka ha na Sifa Ineza Joyeuse n'ime otu nke ha. [2] Ọ gara Middle Tennessee mgbe oge ahụ gasịrị.[3][4]
Ndị otu mba Rwanda
[dezie | dezie ebe o si]Ọ nọchitere anya mba Rwanda n’afo 2018 mgbe a kpọrọ ya maka otu mba U-18 ka ọ gbaa asọmpi FIBA U-18 nke ụmụ nwanyị Afrika. A kpọrọ ya ọzọ ka ọ bụrụ onye otu mba dị elu n'oge 2019 FIBA Women's Afrobasket- Qualifiers, 2021 FIBA Women-Afrobasket -Qualifiers-Zone 5 na 2023 FIBA Womenʼs Afrobesket.[5][6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Ineza Joyeuse Sifa's Greenforest High School Bio". www.maxpreps.com. Retrieved 2024-03-28.
- ↑ "Women's Hoops Adds Pair of Signees". FIU Athletics. 2024-03-27. Retrieved 2024-03-28.
- ↑ "KSL.com Sports | Sifa Ineza | WCBK Player Stats". scoreboard.ksl.com. Retrieved 2024-03-28.
- ↑ Sikubwabo, Damas (2023-06-08). "Hoops: Rwanda's Ineza joins Lady Raiders". The New Times. Retrieved 2024-03-28.
- ↑ "Ineza Sifa - Player Profile". FIBA.basketball. Retrieved 2024-03-28.
- ↑ Sikubwabo, Damas (2022-12-12). "Sifa Ineza: The meteoric rise of the Rwandan female basketball wonderkid". The New Times. Retrieved 2024-03-28.