Ingvild Mucauro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ingvild Mucauro
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMozambique Dezie
Aha enyereIngvild Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Septemba 1992 Dezie
Ebe ọmụmụChimoio Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Ingvild da Otilia Agostinho Mucauro[1] (born 12 September 1992) is a Mozambican basketball player who was named MVP at the 2019 Africa Women’s Champions Cup in recognition of driving Ferroviario de Maputo to being crowned African champions for the second time in a row.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'oge afọ 2018, ọ sokwazi n’ otu n'ime ndị egwuregwu anọ duziri Ferroviario na ọnụọgụ abụọ nke gbochiri egwuregwu ise a na-emerighị nke First Bank iru na ngwụcha nke FIBA Africa Champions Cup for Women.[3]

N'oge afọ 2021, Mozambique mechara ndi nke ise na 2021 FIBA Women's AfroBasket ebe a kpọrọ Mucauro onye kachasị eme ihe na asọmpi ahụ, onye kachasị mma maka ndị otu ya n'otu nkeji na sekọnd iri abuo na ano nke egwuregwu ahụ na akara iri abuo na otu. Ọ nọkwa n'etiti ndị isi asọmpi na 3.3 ohi kwa egwuregwu.[4][5]

O sonyekwara na 2023 FIBA Women's AfroBasket ebe ya na Silvia Veloso nyere aka na nrụgide megide ndị iro ha na-eme ka o doo anya na ọ dịghị otu ndị iro nwetara ihe karịrị akara iri ise na iteghete, Mucauro jikwa nkà ya mee ihe iji duru mba ya nweta akara. [6][7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ingvild da Otilia Agostinho Mucauro. FIBA.basketball (1992-09-12). Retrieved on 2024-04-25.
  2. Mozambique: Mucauro named MVP, headlines All-Star five in Cairo – Watch. Mozambique (2019-12-16). Retrieved on 2024-04-26.
  3. Moseph (2018-11-24). FIBAACCW: Ferroviario De Maputo halt First Bank's unbeaten run. ACLSports. Retrieved on 2024-04-26.
  4. Mummery (2023-07-27). FIBA Women's AfroBasket 2023 Preview. Substack. Retrieved on 2024-04-26.
  5. Lionesses exit Afrobasket stage with lessons. MozzartSportKe (2021-09-22). Retrieved on 2024-04-26.
  6. Mummery (2023-08-12). FIBA Women's AfroBasket 2023 Recap. Substack. Retrieved on 2024-04-26.
  7. Mozambique grab Zone 6 ticket for 2023 Women’s AfroBasket. FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-26.