Innocent Asonze
Ọdịdị
Innocent Asonze
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Innocent |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Disemba 1972, 30 Disemba 1972 |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Innocent Asonze (amuru Disemba 13, 1972) bu onye oso si Naijiria . Ya na Francis Obikwelu, Daniel Effiong na Deji Aliu o nwetara ihe nrite ọla nchara na 4 x 100 mita n'asọmpi egwuregwu ụwa nke 1999, mana e mechapụrụ ndị otu ahụ (na August 2005) n'ihi na ọ dara ule doping na June 1999. [1]
Ihe kacha mma nkeonwe
[dezie | dezie ebe o si]- 100 mita - 10.04 (1997)
- 200 mita - 20.88 (1991)
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndi a machibidoro ndepụta ndị egwuregwu maka mmejọ doping
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ IAAF Statistics Handbook 201 Daegu. IAAF. Retrieved 2020-01-23.