Innocent Chukwuma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Innocent Chukwuma
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1961 Dezie
Ebe ọmụmụNnewi Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2021 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
Ihe nriteOnye isi ndị Order nke Niger Dezie

Onyeisi [1] Innocent Ifediaso Chukwuma (amuru ya na afo 1961 na Nnewi, Anambra) onye Nigeria , obukwa onye azumahia.

CAREER: Dezie N'afọ 1981, mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, Innocent malitere ịzụ ahịa na akụrụngwa, azụmahịa na-enye nnukwu ego na South East Nigeria. O wee hiwe ụlọ ọrụ Innoson Group na Innoson Manufacturing, Innoson Tech. & Industries Co. Ltd dị ka ndị enyemaka ya. Na 2013, a họpụtara ya onye osote onye isi oche, Board of Trustees National Coalition for Jonathan/Sambo Presidency, otu na-akwalite ntuli aka nke onye isi ala Naijiria, Goodluck Jonathan.

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]