Ipalibo Banigo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ipalibo Banigo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Disemba 1952 Dezie
Ebe ọmụmụDegema Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
onye were ọrụUNICEF Dezie
Ọkwá o jiDeputy Governor of Rivers State, Secretary to the State Government, onye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọHarvard University, University of London, Harvard T.H. Chan School of Public Health Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịRivers State People's Democratic Party Dezie

Ipalibo Gogo Banigo (née Harry; amuru na iri abuo,na onwa iri na abu,1952) obu onye dokinta na obodo Nigeria, onye ndoro ndoro ma buru kwa nwanyi nke izi bu onye nsota onye na achikota obodo nke River state. Obu onye  otu  PDP. Ochigo  na otutu ulo oru di mkpa nia ime ndi na ahu maka ahu mmadu na River state. Mgbe onu na oru,omechara buru onye na elokota nde na hu maka idi ahu mma ndi mmadu nile,onwetara okwa do ka  onye nnochite anya kommissiona, Director-General na Permanent Secretary. Onwetara njiri mara nke mbu na onwa 1995, buru onye ode akwukwo Government nke Rivers State tupu ya ruwa na isi ulo nke oru na obodo. Na onwa iri na abuo na afo 2014, Ezenwo Wike hoputara ya ka oburu onye ya na ya ga eso doo ndoro ndoro ochichi nke 2015. Ahoputara ya ka oburu onye nsote onye na elekota obodo ,O bidoro oru na 29 May 2015.[1]

Ndu mbido na igu akwukwo[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Banigo na 20 December 1952 na ezi na ulo Harry nke Obuama na Degema, Rivers State. Mgbe oka na eto, O nwetara asambodo abuo nke  West African School Certificate (Division One) na Higher School Certificate na Queens College Yaba. Enyere ya nturu ugo nke onye uburu ya na anu oku,onye ma akwukwo nke ukwu na Chemistry, Biology and English Literature. Na afo 1968, onwetere mmeri nke BBC maka abu umu akwukwo.

Prior to graduating from high school, she was the Best All-Round Student of The Year from 1969 to 1970. She obtained a Bachelor of Medicine, Bachelor of Surgery from the University College Hospital Ibadan, and attended Harvard University School of Public Health for her master's degree. Between 1990 and 1992, Banigo received diplomas in both Tropical Hygiene and Dermatology from the University of London.

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Akasike, Chukwudi. "Wike woos Rivers women, picks ex-SSG as running mate", The Punch, 30 December 2014. Retrieved on 5 January 2015.