Irène Tiendrébéogo
Ọdịdị
Irène Tiendrébéogo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Burkina Faso, Monako |
| Obodo maka egwuregwu | Burkina Faso |
| Aha enyere | Irène |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Febụwarị 1977 |
| Ebe ọmụmụ | Ouagadougou |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | high jump |
| So na | 1996 Summer Olympics |
| Webụsaịtị | http://www.lchr.org/a/45/2m/pageUK.html |
Irène Dimwaogdo Tiendrébéogo (amụrụ na 27 Febụwarị 1977) bụ onye Burkinabé-Monegasque lara ezumike nká na-eme egwuregwu nke bụ ọkachamara na ịwụli elu. Tiéndrebeogo sonyere na 1995, 1997 na 1999 Asọmpi mba ụwa na egwuregwu na Ịwụ elu ụmụ nwanyị. O mekwara asọmpi na 1996 Olimpik oge okpomọkụ na Atlanta.
Ihe ndekọ asọmpi
[dezie | dezie ebe o si]Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Irène Tiendrébéogo at World Athletics
- Irène Tiendrébéogo at Olympics at Sports-Reference.com (archived)
- Official website