Irepo
Ọdịdị
Irepo
aha gọọmenti | irepo |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Oyo state |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 7°21′2″N 3°52′49″E, 8°54′10″N 3°59′40″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | onyeisi oche nwaanyi |
postal code | 212 |
Irepo bụ ógbè gọọmentị ime obodo dị na Oyo Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ha dị n'obodo Kisi.
O nwere mpaghara nke 984 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 122,553 na ọnụ ọgụgụ emere n'afọ 2006.
Aha eze nke alaeze kisi bụ Iba nke Kisi.
Aha Iba nke Kisi bụ Oba Moshood Oyekola Aweda Lawal Arowoduye nke Abụọ
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 212.[1]
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.