Irewe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Irewe bụ obodo dị na mpaghara gọmentị ime obodo Ojo nke Lagos Steeti nke ndị Awori bi na ya. Ọ dị n'àgwàetiti nke otu n'ime iyi dị na Badagry ma Iwori gbara ya gburugburu n'ebe ọdịda anyanwụ na Ikare gbara ya gburugburu. N'ụbọchị mbụ n'ọnwa Julaị n'afọ 2015, a kọrọ na ụmụaka isii nọ n'ụzọ ha na-aga ụlọ akwụkwọ nwụrụ n'ihe mberede ụgbọ mmiri nke mere ka Gọmentị Lagos Steeti mesie ike iji jaket ndụ.[1][2]

Ndị ama ama[dezie | dezie ebe o si]

  • Yinka Durosinmi
  • Sarah Adebisi Sosan

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Boat Mishap: Lagos Assembly Summons State Waterways Leadership. ThisDay Live (3 July 2015). Archived from the original on 22 July 2015. Retrieved on 18 July 2015.
  2. Ikenna Asomba & Mildred Ibrahim (9 July 2015). How Ojo boat mishap occurred – LASWA boss. Vanguard (Nigeria). Retrieved on 18 July 2015.