Iri-agha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Irí-agha[1] bụ egwu ejiri mara Ọhafịa Ọha Abia . Ọ karịala otu narị afọ na iri ise O ji malite. A na-eji ya eme ndi ikom ilola na ije ịgba ọgụ ma nwere ya eme ha obi ụtọ. Ndi na agba egwu na ebu ihe gosiri isi mmadu nke ha gburu na agha na isi. Ha na-ekpuwe ihe yiri isi ndi a okpu agụ eji eje ọgụ lọo. O bughi onye o bula na abu nke na o bu soso ndi toruru na nwoke n,ebu ya. A na akwanyere ndi toruru ibu ya oke ugwu. A naghi ekwe nwany imetu ya bụ isi mmadu aka. Isi ndi a nwere nke kacha ibe ndi ozo. Nke ahu bu nke a na enye ewụ, na ọkụkọ ka o rie. Ihe ndi ozo a na eji ma agbawa egwu a bu nke a na-akpo Ọpia ndị ikom. E ji nke a abo ndi bu ndi iro egburu na agha. E nwekwara opi eji akpọ ndị ikom ma arụ a n'ime ọfịa wa pụtasakọta.  Obụ Irí-ọ ọhụ, ihe eji akpọ nna nna ka ha gbaziare ndi mmadu uzo n’oge nsogbu [2]


Mkpọputa[dezie | dezie ebe o si]



Ngwa Egwu Iri-Agha[dezie | dezie ebe o si]

Vidio[dezie | dezie ebe o si]

ỊRỊ AGHA DANCE







Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. https://commons.wikimedia.org/wiki/File:Iri-agha_DANCE.ogg
  2. AID project (2023-02-04). Audiovisual of Igbo Dance. Retrieved on 2023-03-11.