Isabel Nkavadeka
Ọdịdị
Isabel Nkavadeka
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mozambique |
aha enyere | Isabel |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Portuguese |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | ativista político, Member of the Pan-African Parliament |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | FRELIMO |
Isabel Manuel Nkavadeka bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba Mozambik. Ọ bụ onye otu FRELIMO nke ahọpụtara ka O soro na Nzukọ ndị omeiwu nke mba Mozambique n'afọ 1999 ịnọchite anya mpaghara Cabo Delgado.[1] N'afọ 2004, ọ bụkwa onye otu Pan-African Parliament nke si Mozambique.[2]
N'afọ 2005, ọ bụ Minista na-ahụ maka ihe gbasara ndị omeiwu.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Results of the 1999 Legislative election in Mozambique
- ↑ List of Members of the Pan African Parliament (as of 15 March 2004). African Union. Archived from the original on 4 November 2009. Retrieved on 21 December 2009.
- ↑ Valy. "Zimbabwe elections: "Pre-judgments have no merit"", Southern African News Features SANF 05 no 33, April 2005. Retrieved on 21 December 2009.