Isiala Ngwa North
Appearance
Isiala Ngwa North
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Steeti Abia ![]() |
nhazi ọnọdụ | 5°23′20″N 7°26′49″E ![]() |
![Map](https://maps.wikimedia.org/img/osm-intl,a,5.388966,7.446948,300x300.png?lang=ig&domain=ig.wikipedia.org&title=Isiala_Ngwa_North&revid=91694&groups=_edbf7d8e451035f08b0450d7feeceaba79d38f6f)
Isiala Ngwa North bụ Local Government Area of Abia State, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Okpuala-Ngwa.
O nwere mpaghara 283 km2 yana ọnụ ọgụgụ mmadụ 153,734 na ngụkọ 2006.