Ismaël Alassane
Ọdịdị
Ismaël Alassane
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Niger |
| Aha ezinụlọ ya | Alassane |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Eprel 1984 |
| Ebe ọmụmụ | Niamey |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2013 Africa Cup of Nations |
Ismaël Eragae Alassane (amụrụ ya n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Eprel n'afọ 1984) bụ onye Nijeria na-agba bọọlụ.[1] Ọ na-egwuri egwu dị ka onye na-agba n'etiti.
Ọrụ ya
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gbara bọọlụ dika onye azụ JS du Ténéré, Sahel SC ASFA Yennega na Enyimba International F.C.
Mgbe ọ na-agbara otu egwuregwu ASFA Yennega, Alassane nyere penalty ka klọb ahụ meriri na 2007 CAF Champions League preliminary round.[2]
Ọrụ mba ụwa ya
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ mba Niger.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Al Anbaa
- ↑ "Ligue des champions CAF : L’ASFA-Y compromet ses chances", Le Pays, 29 January 2007. (in fr)