Issoufou Boubacar Garba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Issoufou Boubacar Garba
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNiger Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Febụwarị 1990 Dezie
Ebe ọmụmụNiamey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2012 Africa Cup of Nations, 2013 Africa Cup of Nations Dezie

Issoufou Boubacar Garba (amụrụ ya n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1990) bụ onye Nijeria na-agba bọọlụ lara ezumike nká. Ọ gbara bọọlụ mba maka mba ya.

Ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Garba gbara bọọlụ maka Muangthong United F.C. na Thai Premier League n'afọ 2011.[1][2][3][4]

Na Julaị 13, 2012, Garba bịnyere aka na nkwekọrịta igba afọ anọ na otu egwuregwu bọọlụ ndị Tunisia Africain.[5]

Nsọpụrụ onwere[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndị mmeri Niger Premier League: 2010

Gọọlụ mba ụwa onyere[dezie | dezie ebe o si]

# Ụbọchị Ebe a na-anọ Onye mmegide Ihe ndị a tụrụ Nsonaazụ Ịsọ mpi
1 Ọktoba 14, 2012 Niamey  Guinea 2-0 Mmeri 2013 Africa Cup of Nations iru eru

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. FC Phuket. Thai Premier League. Archived from the original on 6 May 2012. Retrieved on 3 September 2011.
  2. "Muang Thong sink Thai Port", Bangkok Post, 14 March 2011. Retrieved on 3 September 2011.
  3. เมืองทองหนองจอกยูไนเต็ด. www.mtutd.tv. Retrieved on 2018-05-14.
  4. "FC Phuket win away at last", Phuket News, 22 August 2011. Retrieved on 3 September 2011.
  5. L'attaquant Issoufou Boubacar Garba nouvelle recrue clubiste (French). Kawarji.com (July 13, 2012). Retrieved on August 11, 2012.

Àtụ:Niger Squad 2012 Africa Cup of NationsÀtụ:Niger Squad 2013 Africa Cup of Nations