Jump to content

Ivo, Ebonyi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ivo
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ebonyi Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ5°55′10″N 7°33′35″E, 5°53′3″N 7°37′24″E Dezie

Templeeti:Infobox settlement Ivo bụ otu ogbe mpaghara gọọmentị ime obodo na Ebonyi Steeti, Naịjirịa . Obodo ndị a gụnyere Akaeze na Ishiagu, ebe obibi nke Ụlọ akwụkwọ ugbo ndị gọọmenti dị na Ishiagu.[1]

Ndị na-emebi ihe na-ebu égbè wakporo ọkpọkọ mmanụ na-agafe n'ógbè ahụ bụ ndị mebiri paịpụ ahụ ma were mmanụ ahụ.[2] A kọwokwa mmebi gburugburu ebe obibi nke mwụfu kpatara.[3]

Ndị ama ama

[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Federal College of Agriculture, Ishiagu. FECAI Ishiagu. Retrieved on 2014-03-20.
  2. Eric Ugbor (12 December 2003). Pipeline Vandals Invade Community in Ebonyi. Vanguard. Retrieved on 2010-03-20.
  3. Chinedu Eze (2003-08-22). Lawmaker Raises Alarm over Oil Spill. ThisDay. Archived from the original on 2005-04-25. Retrieved on 2010-03-20.