Ivory Nwokorie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ivory Nwokorie
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereIvory Dezie
aha ezinụlọ yaNwokorie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ọrụ ọ na-arụathlete Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Ivory Nwokorie Sọlọmọn bụ onye Naijiria n'ebụ powerlifter,ọ bụ ya ritere nrite ọlaedo na ibu n'arọ iri anọ na anọ nke ụmụ nwanyi n'afọ 2012 Summer Paralympics na London, England. A machibidoro ya iwu ruo afọ abụọ na 2013, maka o bụtere Furosemide .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ivory Nwokorie zọrọ asọmpi Naịjirịa na 2012 Summer Paralympics na London, England. Mgbe o bụlichara 109 kilograms (240 lb), o ritere nrite ọla edo. Nke a bụ ọla edo nke abụọ maka Naịjirịa na egwuregwu, nke gara nke ọma karịa na 2012 Summer Olimpịk [1][2] . Mgbe ọ laghachitere Naịjirịa, akpọrọ ya onye otu na Order of the Niger, n'akụkụ nke ọ bụla n'ime ndị ọzọ nwetara nrite ọla edo na Naịjirịa na 2012 Paralympics. Ha nyekwara ha onye nke ọ bụla nde naịra nde ise nke gọvụmentị, n'ihi ọganiihu ha.[3]

Nwokorie nwetara mmachi afọ abụọ na mma nke € 1,500, mgbe o nyesịrị nlezianya na adịghi mma na 23 Febụwari n'afọ 2013 na 5th Fazaa International Powerlifting Competition. Ihe nlele gosiputatara na o bụ Furosemide, mmachibido iwu ahụ pụtara na ọ nweghị ike i zọọ mpi n'etiti 19 Eprel 2013 na 18 Eprel 2015. [4]

Ebe m si nwete[dezie | dezie ebe o si]

  1. Another Gold Medal for Nigeria at the London Paralympics Games as Ivory Nwokorie wins the Women's 44kg. CP Africa (1 September 2012). Archived from the original on 7 November 2017. Retrieved on 5 November 2017.
  2. "Nigeria: Ivory Wins Another Gold for the Country", Vangard, AllAfrica, 31 August 2012. Retrieved on 5 November 2017.
  3. "Jonathan orders withdrawal of National Honours from questionable recipients", Scan News, 18 September 2012. Retrieved on 5 November 2017.
  4. Four powerlifters suspended after anti-doping rule violations.