Iweghachi Mgbukpọ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rewriting Extinction
Formation June 2021
Type Charitable Campaign
Founder
Paul Goodenough
Website rewritingextinction.com

Rewriting Extinction bụ mkpọsa ọnwa iri na abụọ zuru ụwa ọnụ iji nweta ego na mmata maka ihu igwe na nsogbụ biodiversity site na ihe ọchị na vidiyo. A na-enye ego ahụ na ọrụ asaa a kapịrị ọnụ nke na-edozi nsogbụ dị íchè ichè nke ihe ndị dị ndụ na ebumnuche nke idozi ha n'ime ọnwa iri na abụọ nke mkpọsa ahụ.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Paul Goodenough guzobere Rewriting Extinction n'afọ 2019 ma bídó mkpọsa ahụ n'ọnwa Juun n'afọ 2021. Ọ na-elekwasị anya na ndị mmadụ ka ukwuu na ihe ọchị, vidiyo na enyemaka nke ihe karịrị ndị na-akọ akụkọ narị atọ na ndị ama ama dịka Cara Delavingne, Richard Curtis, Ricky Gervais na Taika Waititi.[1][2] A na-ejikọta mkpọsa ahụ na akwụkwọ The Most Important Comic Book on Earth: Stories to Save the World nke e wepụtara n'ọnwa Ọktoba n'ubochi iri abụo na asatọ n'afọ 2021. Akwụkwọ ahụ gụnyere akụkọ 120 na ihe ọchị banyere ihu igwe na nsogbu biodiversity site na ihe karịrị ndị na-enye aka 300 gụnyere ndị na-ahụ maka gburugburu ebe obibi, ndị na-ese ihe, ndị edemede, ndị na'eme ihe nkiri, ndị na na-eme ihe nkiri.[3][2] A na-ewepụta ihe ọchị ahụ na-aga n'ihu ma sụgharịa ya n'ọtụtụ asụsụ. A na-asụgharịkwa ya n' ọtụtụ asụsụ.[4][5]

E wepụtara akwụkwọ na-eso ya, The Most Important Comic Book on Earth: Stories to Save the World, n'ọnwa Ọktoba afọ 2021, e kere ya na ndị na-ese ihe na ndị ama ama yana ndị na-ahụ màkà gbụrụ-gbúrụ ébé obibi.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. BBC News Cast with Richard Curtis and Paul Goodenough. BBC. Retrieved on 29 October 2021.
  2. 2.0 2.1 Molnar. "Celebs collab with Wiltshire writer's climate crisis comic book", 2022-03-08. Retrieved on 2022-03-08. (in en)
  3. Andy Serkis, COP26 and The Most Important Comic Book on Earth. The Leader.
  4. BBC: Comic series curated by celebrities for climate causes. BBC (30 September 2021). Retrieved on 26 November 2021.
  5. The Guardian: Rewriting Extinction: Ricky Gervais joins celebrities creating comics to save species. The Guardian (14 September 2021). Retrieved on 30 November 2021.