Iwepu afọ ime

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Iwepu afọ ime
medical procedure type
obere ụdị nkemedical procedure, pregnancy with abortive outcome, feticide, renunciation Dezie
connects withIkike mmadụ Dezie
Iwu isi EderedeStrafgesetzbuch, Criminal Code of Russia, Legge 22 maggio 1978, n. 194 Dezie
health specialtyobstetrics Dezie
ndị n'eme yaabortion provider Dezie
ụdị metụtaraCategory:Songs about abortion Dezie
ICPC 2 IDW83 Dezie
Iwepu afọ ime
Nhazi na ihe ndị enwetara n’ime
ICD-10O04
ICD-9779.6
DiseasesDB4153
MedlinePlus002912

Iwepu afọ ime bụ iwepụ nwa dị n’afọ nke nwaanyị n’akpa nwa mgbe orubeghị okwesịrị iji pụta [[]][[]][[|]] Iwepu afọ ime nwere ike ime n’ụzọ dị iche iche nke n’ụzọ ọbụla osiri mee a na-akpọ ya ime ịpụ mmadụ. A na-akpachara anya eme ya ya nke n’apụrụ ịkpọ ya mmadụ iji aka ya wepụ afọ ime. Okwu ahụ bụ iwepụ afọ ime bụ nke amaara nkeọma dịka mmadụ iji aka ya wepụ afọ ime n’onwe ya. Mana mgbe nwa ebu n’afọ nwere ike idi ndụ n’onwe ya bụ nke ama dịka “iwepụ afọ ime mgbe okwesighị”.[2]

N’oge ndị a eji ọgwu maọbụ iji ihe eji ewepu nwa n’afọ wepụ ya. Ọgwụ abụọ ndị amifepriston na prostaglandin n’arụ ọrụ nke ịwa afọ ma wepụta nwa ga-arụ mgbe ime ka dị naanị ọnwa ato[[]].[3][4] Ọbụ eziokwu n’iji ọgwu eme ihe dị nnukwu ire mgbe ọnọ n’ọnwa nke isii,[5]mana ịwa afọ ma wepụta nwa kasị mma n’enweghị ihe ize ndụ.[4] Igbochi ịmụ ọtụtụ ụmụ, gụnyere n’itinye ihe ga-enye aka gbochie nsogbu mgbe ewepụsịrị nwa.[4] Iwepụ afọ ime n’obodo ndị mepere emepe dịbụ ọtụtụ afọ gara aga inwe ezi ahụike mgbe nke a gasịrị a na-atụ anya ya mgbe ewepụsịrị afọ ime bụ ihe a na-achọsi ike.[6][7] Nsogbu enwere mgbe a na-ewepụ afọ ime anaghị akpata nsogbu isi mgbaka maọbụ nke nkịtị.[8] Mbauwa n’ahụ maka ahụike bụ Wold Helt Ọganaizeshọn n’atụ aro ka ụmụnwaanyị niile nwe nkwado iwu maka iwepụ afọ ime.[9] Iwepụ afọ ime n’ụzọ adichaghị mma ka okwesịrị ebutela ọnwụ mmadụ puku 47 na nde 5 nke ndị ebu aga n’ụlọọgwụ kwa[8]afo[10].

Kwa afọ a na-ewepụ ihe ruru afọ ime nde 144 n’ụwa niile, nke ihe dị ala na ha bụ ndị emere n’uzọ ekwesịghị isi mee ha.[11] Ọgbanweela obere site n’afọ 2003 ruo 2008,[11] Mgbe owerela ọtụtụ afọ inweta agụmakwụkwọ kwesịrị na ya n’ihe gbasara ime ndokwa maka ezinụlọ na ibelata ịmụ otụtụ ụmụ agbanwetụla.[12] As of 2008pasent 40 nke ụmụ nwaanyị n’ụwa niile n’eji aka ha ewepụ nwa n’enweghị ihe mgbochi”.[13] Mana onwere ebe ha kwesịrị iru n’ime ya.[13]

Mmadụ iji aka ya wepụ afọ ime odị. Onweela ụzọ dị iche iche esi mee ya, nke gụnyere iji ihe dị nkọ, imenye onye dị ime egwu ,n’ụzọ ndịọzọ dị iche iche nke kwadoro kemgbe ọtụtụ afọ.[14] Iwu iwepụ afọ ime , ụzọ ekwesịrị isi mee ya, n’ụzọ iwu nke omenala na nke ụka sị eji ya eme ihe n’ụwa niile. N’ọnọdụ ọzọ,dịka mmadụ idina nwanne ya, idina nwaanyị n’ike, , ọnọdụ akụ na ụba maọbụ ihe metụtara ọnọdụ ahụike nke nwaanyị dị ime.[15] N’akụkụ ụfọdụ nke ụwa, onweela okwu ndị doro anya ekwurula banyere nke ọha mmadụ tinyere ọnụ na ya, k’osi dị njọna okwu banyere iwu nke kwadoro ya. Ndị n’emegide n’ekwu na nwa dị n’afọ abụrụla mmadụ nke nwere ikike nke iwu kwadoro ịdị ndụnke na onye ọbụla wepụrụ afọ ime egbuola mmadu.[16][17] Mana ndị n’enye iwepụ afọ ime nkwado ọdị nwaanyi n’aka ikpebi ikike[18]onwere n’ụzọ niile ọbụla.[9]

Ebe akpọtụrụ uche[dezie | dezie ebe o si]

  1. World Abortion Policies 2013. United Nations Department of Economic and Social Affairs, Population Division. Retrieved on 31 July 2013.
  2. (2010) "Abortion jabberwocky: the need for better terminology". Contraception 81 (2): 93–6. DOI:10.1016/j.contraception.2009.09.005. PMID 20103443. 
  3. (Nov 9, 2011) "Medical methods for first trimester abortion.". The Cochrane database of systematic reviews (11): CD002855. DOI:10.1002/14651858.CD002855.pub4. PMID 22071804. 
  4. 4.0 4.1 4.2 (Sep 2013) "A review of evidence for safe abortion care.". Contraception 88 (3): 350–63. DOI:10.1016/j.contraception.2012.10.027. PMID 23261233. 
  5. (Jan 19, 2011) "Medical methods for mid-trimester termination of pregnancy.". The Cochrane database of systematic reviews (1): CD005216. DOI:10.1002/14651858.CD005216.pub2. PMID 21249669. 
  6. (2006) "Unsafe abortion: The preventable pandemic" (PDF). The Lancet 368 (9550): 1908–1919. DOI:10.1016/S0140-6736(06)69481-6. PMID 17126724. 
  7. (Nov 2014) "Mortality of induced abortion, other outpatient surgical procedures and common activities in the United States.". Contraception 90 (5): 476–479. DOI:10.1016/j.contraception.2014.07.012. PMID 25152259. 
  8. 8.0 8.1 (2014) "Abortion". BMJ 348. DOI:10.1136/bmj.f7553. 
  9. 9.0 9.1 (2012) Safe abortion: technical and policy guidance for health systems, 2nd ed., Geneva: World Health Organization. ISBN 9789241548434. 
  10. (December 2009) "Unsafe abortion: global and regional incidence, trends, consequences, and challenges" (PDF). Journal of Obstetrics and Gynaecology Canada 31 (12): 1149–58. PMID 20085681. 
  11. 11.0 11.1 (2012) "Induced abortion: Incidence and trends worldwide from 1995 to 2008" (PDF). The Lancet 379 (9816): 625–632. DOI:10.1016/S0140-6736(11)61786-8. PMID 22264435. 
  12. Sedgh G, Henshaw SK, Singh S, Bankole A, Drescher J (September 2007). "Legal abortion worldwide: incidence and recent trends". Int Fam Plan Perspect 33 (3): 106–116. DOI:10.1363/ifpp.33.106.07. PMID 17938093. 
  13. 13.0 13.1 Culwell KR, Vekemans M, de Silva U, Hurwitz M (July 2010). "Critical gaps in universal access to reproductive health: Contraception and prevention of unsafe abortion". International Journal of Gynecology & Obstetrics 110: S13–16. DOI:10.1016/j.ijgo.2010.04.003. PMID 20451196. 
  14. Joffe, Carole (2009). "1. Abortion and medicine: A sociopolitical history", Management of Unintended and Abnormal Pregnancy (PDF), 1st, Oxford, United Kingdom: John Wiley & Sons, Ltd.. ISBN 978-1-4443-1293-5. 
  15. (2008) "Developments in Laws on Induced Abortion: 1998–2007". International Family Planning Perspectives 34 (3): 110–120. DOI:10.1363/ifpp.34.110.08. PMID 18957353. 
  16. Pastor Mark Driscoll. "What do 55 million people have in common?", Fox News, 18 October 2013. Retrieved on 2 July 2014.
  17. Dale Hansen. "Abortion: Murder, or Medical Procedure?", Huffington Post, 18 March 2014. Retrieved on 2 July 2014.
  18. (2013) Reproductive Freedom, Torture and International Human Rights Challenging the Masculinisation of Torture.. Hoboken: Taylor and Francis. ISBN 9781135115227.