Iyabo Akanmu
Ọdịdị
Iyabo Akanmu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Ọgọọst 1968 |
| Ọrụ ọ na-arụ | table tennis player |
| Ụdị egwuregwu | table tennis |
| So na | 1988 Summer Olympics |
Iyabo Akanmu (amụrụ na ụbọchị iri na abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1968) bụ nwa afọ Naijiria na-eme ihe egwuregwu table tenis. O gbara mpi na 1988 Summer Olympics.