Júlia Horta

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Júlia Horta
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBrazil Dezie
Aha ọmụmụJúlia do Vale Horta Dezie
Aha enyereJúlia Dezie
aha ezinụlọ yaHorta Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Maachị 1994 Dezie
Ebe ọmụmụJuiz de Fora Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel, Onye ntaakụkọ Dezie
ebe agụmakwụkwọFederal University of Juiz de Fora Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2015 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteMiss Brasil 2019 Dezie
mmeriMiss Universe Brazil, Miss Minas Gerais Dezie
webụsaịtịhttp://www.juliahorta.com.br Dezie
Júlia Horta
Born
Júlia do Vale Horta




(1994-03-31) 31 March 1994 (age 28)



Alma mater Federal University of Juiz de Fora
Height Page Àtụ:Fraction/styles.css has no content.1.72 m (5 ft 7+1⁄2 in)
Onye na-ahụ maka ịma mma
Aha Miss Brasil 2019
Nnukwu asọmpi(s)



Miss Brazil World 2015



(4th Runner-Up)Miss Brazil CNB 2017 (2nd Runner-Up)Miss Brasil 2019(Winner)Miss Universe 2019(Top 20)



























Júlia do Vale Horta[1] (a mụrụ na ụbọchị nke iri atọ n'otu n'ọnwa Machị n'afọ 1994) bụ onye Brazil na-eme ihe nlereanya na onye na-ahụ maka ịma mma nke e chiri Miss Brasil 2019. Ọ nọchitere anya Brazil na asọmpi Miss Universe 2019, ebe ọ nọrọ n'ime iri abụọ kachasị elu.[2][3]

Júlia nwere ogologo akụkọ ihe mere eme n'ihe gbasara asọmupi ịma mma. O bu ụzọ sọọ mpi maka 'Miss World Minas Gerais' ebe o mechara bụrụ onye mmeri ma nọchite anya steeti ya na asọmpi mba Miss Mundo Brasil 2015, nke na-ahọpụta onye nnọchi anya Brazil na Miss World, na-aghọ Top 10 semifinalist. Otú ọ dị, mgbe onye mmeri mbụ gbara arụkwaghịm, Júlia ketara ọkwa nke anọ. N'afọ 2016, ọ nọchitere anya Brazil na asọmpi 'Reinado Internacional del Café 2016' wee bụrụ onye nke mbụ. O sonyeziri na asọmpi 'Miss Mundo Brasil' ọzọ na 2017, na-anọchite anya mpaghara Zona da Mata wee bụrụ onye nke abụọ. Ọ nọchitere anya Brazil na Miss Tourism International 2017 ma nweta ọkwa nke anọ.

N'afọ 2019, Júlia nọchitere anya steeti Minas Gerais na asọmupi ịma mma nke mba, Miss Brasil 2019 nke emere na Machị 9, n'afo 2019, na São Paulo Expo Exhibition & Convention Center na obodo São Paulo, Brazil. Ná ngwụsị nke ihe omume ahụ, onye na-apụ apụ bụ Mayra Dias kpuwere Julia okpueze dịka Miss Brasil 2019.[3]

Júlia nọchitere anya Brazil na asọmupi Miss Universe 2019 ebe ọ nọrọ n'ime iri abụọ kachasị elu.[4]

  1. Júlia do Vale Horta, de Minas Gerais, é a Miss Brasil 2019 (Portuguese). Hora Brasil.
  2. Representante de Minas Gerais, Júlia Horta é eleita a Miss Brasil 2019 (Portuguese). metropoles.com.
  3. 3.0 3.1 Miss Minas Gerais Júlia Horta vence o concurso Miss Brasil 2019 (Portuguese). g1.globo.com. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "globo" defined multiple times with different content
  4. MINEIRA JÚLIA HORTA É ELEITA MISS BRASIL 2019 (Portuguese). revistaquem.globo.com. Archived from the original on 2019-05-23. Retrieved on 2019-03-10.