Jacinta Ocansey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jacinta Ocansey
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mkpaochi Dezie

Jacinta Asi Ocansey bụ onye Naijiria-Ghanaian nkwụ ọtọ na-abụ abụ nto ochi na-eme ihe nkiri. [1] [2] Akpọrọ ya "naanị onye ọchị Ghana" [3] na "Lolo nke nto-ochi Ghana" na-enweghị asọmpi. [4] Ụfọdụ ihe nrite o nwetara gụnyere; Ghana Tertiary Awards 2016Nwa akwụkwọ Kachasị akpa ọchị, nwa akwụkwọ ama ama na nwa akwụkwọ ntụrụndụ [5] [6] [7] [8] [9]

Afọ mbụ na agụmagu akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ocansey na Nigeria nye Alex Dzabaku Ocansey na Eucharia Ocansey dị ka otu nwa ha nwanyị. [5] Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na Naịjirịa. Mgbe o dechara ule asambodo nke West Africa Senior School ma mee nkuzi na NIIT, ọ kwagara Ghana maka agụmakwụkwọ ya. Na Ghana, ọ gụrụ nzikọrịta ozi na Pentikọst University College . [3] [7]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ tughi anya ịghọ onye na-akpa ọchị mana ọ na-añara ntị na ndụmọdụ nne ya ka ọ were ihe ọchị kpọrọ ihe bụ ihe butere ya ịghọ onye na-akpa ọchị. Ụfọdụ n'ime ihe ngosi ya mere ka ọ pụta ìhè gụnyere, ihe ọ rụrụ na ụlọ egwuregwu na-atọ ọchị na Osu nke David Oscar gosipụtara ya na ihe ngosi ya na 2015 Akwaaba UK Comedy Night na Movenpick Hotel . [10] Ọzọ na 2016, site n'enyemaka nke Buchi, otu n'ime ndị na-eme egwuregwu na Nigeria, ọ rụrụ na Lord of the Ribs comedy show na Ghana. [6] [7] [11]

Ọ na-arụ ọrụ dị ka Master of Ceremony, onye na-eme ihe nkiri na onye na-agụ egwú. O meela ihe nkiri yana Yvonne Nelson 's Heels na Sneakers na Selfie, ihe nkiri na-abịa abia. O nwere otu egwu, Gyrate na-egosi Ethel Eshun . [3] [6]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye na-eso ụzọ Kraịst. [1]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. 1.0 1.1 "My daughter, I have made you a professional f**l, says the Lord" – Comedienne (en). Modern Ghana. Retrieved on 2019-11-01.
  2. Kwame (2019-02-21). Clemento Suarez, DKB and 3 other comedians considered the best in Ghana (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2019-11-01.
  3. 3.0 3.1 3.2 Comedy was the last thing on my mind - Heiress Jacinta (en). www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2019-11-01. Retrieved on 2019-11-01.
  4. Is Jacinta the most underrated comedienne in Ghana? (en-US). Entertainment (2018-11-09). Retrieved on 2019-11-01.
  5. 5.0 5.1 Stop promoting nudity and support comedy - Jacinta urges media. www.myjoyonline.com (2018-01-23). Retrieved on 2019-11-01.
  6. 6.0 6.1 6.2 Comedy Was the Last Thing On My Mind (en-US). The Ghana Star (2017-05-28). Retrieved on 2019-11-01.
  7. 7.0 7.1 7.2 122108447901948 (2017-05-25). Comedy was the last thing on my mind - Heiress Jacinta (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2019-11-01.
  8. "Ghana's comedy did not start off well" – Jacinta. ETV Ghana (2018-06-20). Retrieved on 2019-11-01.
  9. Stop promoting nudity and support comedy - Jacinta urges media. www.atlfmonline.com. Archived from the original on 2019-11-01. Retrieved on 2019-11-01.
  10. I was called a fool - comedienne Jacinta (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-11-01.
  11. Ghana’s only Comedienne Heiress Jacinta speaks about her life and career. www.modernghana.com. Retrieved on 2019-11-01.