James Houra
James Houra
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Côte d'Ivoire |
Aha enyere | James |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Maachị 1952 |
Ebe ọmụmụ | Adiaké |
Ụbọchị ọnwụ ya | 27 Jenụwarị 2020 |
Ebe olili | Adiaké Department |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ese |
Ọkwá o ji | general secretary |
ebe agụmakwụkwọ | Beaux-Arts de Paris, University of Paris 1 Pantheon-Sorbonne |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
James Houra (27 Machị 1952 - 27 Jenụwarị 2020) bụ onye Ivory Coast na-ese ihe.[1]
Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]
Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nduzi nke École des beaux arts d'Abidjan ma bụrụ onye a ma ama maka ihe osise ya. Otu n'ime ihe osise ya, Offrande, bu nke e gosiri na Obí Onye isi ala na Abidjan.[2] Onye isi ala Ouattara nyere Minista nke Interior nke France, Claude Guéant, otu n'ime ihe osise ya, ọ bụkwa ihe kpatara esemokwu n'ihi eziokwu ahụ bụ na e weghachighị ihe osise ahụ na njedebe nke oge nke onye mbụ.[3]
Ọnụ ahịa ọrụ Houra no n'agbata euro pụkụ abụọ na euro pụkụ abụọ na narị ise.[4]
James Houra nwụrụ na 27 Jenụwarị 2020 mgbe ọ dị afọ 67.[5]
Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ James Kadjo HOURA (French). abidjan.net. Archived from the original on 2020-01-12. Retrieved on 2022-06-14.
- ↑ Cote d'Ivoire: Palais présidentiel : James Houra honoré (French). allAfrica (21 March 2003).
- ↑ Pourquoi le tableau offert à Guéant par Ouattara pose problème (French). CameroonVoice (11 May 2013).
- ↑ Claude Guéant doit-il rendre son tableau africain ? (French). franceinfo (13 May 2013).
- ↑ Décès de James Houra : L’un des arbres tutélaires de la peinture ivoirienne s’est couché (French). afriquematin.net (28 January 2020). Archived from the original on 12 July 2021. Retrieved on 14 June 2022.