Jump to content

James Ogbonna

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
James Ogbonna
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụbiotechnologist, university teacher Dezie
onye were ọrụUniversity of Tsukuba Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Jos, University of Yamanashi, University of Tsukuba Dezie
ogo mmụtaDoctor of Philosophy Dezie
Onye òtù nkeNigerian Academy of Science Dezie
Ihe nriteFellow of the Nigerian Academy of Science Dezie

 

Prọfesọ James Chukwuma Ogbonna bụ onye nkuzi Naijiria. Ọ bụ onye isi ugbu a bụrụkwa onye ọsụ ụzọ n'isi oche na Mahadum Steeti nke Medical and Applied Sciences na Enugu Steeti. Ọ bụ osote onye isi agụmakwụkwọ na Mahadum Naịjirịa n'okpuru Benjamin Chukwuma Ozumba site na 2014 ruo 2019.[1]

Ọ nwere nzere bachelọ nke sayensị na Mahadum Jos, nzere masta na Mahadim Yamanashi na PhD na Mahadam Tsukuba. N'ọnwa Febụwarị 2021, onye nnọchi anya Japan na Naijiria, Maazị Kikuta Yutaka nyere ya na ndị ọzọ onyinye iji kwanyere aka ha nyere na mmekọrịta Japan na Naịjirịa na ọganihu ọdịbendị. [2][3]

Ọ nwere ugbu a akwụkwọ mbipụta narị na iri asatọ na-atọ nke e tinyere na ResearchGate.[4]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. University of Nigeria, Nsukka. The Principal Officers. unn.edu.ng.
  2. Daily. Nigerian Professors, Students Get Japan’s Special Honour. Daily Trust.
  3. Vanguard. "2 Nigerian professors, 7 others get special awards to mark Japanese Emperor’s birthday", 16 February 2021.
  4. Research. James Chukwuma Ogbonna.