James P. Newton
Ọdịdị
James P. Newton
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | James |
aha ezinụlọ ya | Newton |
James P. Newton bụ ónyé na-ese foto na Memphis, Tennessee. A maara ya dị ka ónyé na-ese foto nke mbụ n'ọbọdọ ahụ na dịka ónyé na-ede akụkọ ihe méré eme nke ọbọdọ ahụ.[1] Ọtụtụ n'ime foto kaadị ya ka dị gụnyere na nchịkọta Mahadum Memphis.[2]
Newton nwere ala na Chicago ma soro nwanne ya nwoke Charles jikọọ aka mepụta Newton & Newton. Ọ rụkwara ọrụ màkà nnukwu ụlọ ọrụ n'oge ọrụ ya.[3]
O gosipụtara na Sprakling Gems of Race Knowledge Worth Knowing (1897), tinyere onyinyo ya. G. P. Hamilton dere banyéré ya na The Bright Side of Memphis (1908).[1]
O nwèrè ụlọ ọrụ na 134 South Main na mgbè ahụ Beale Street.[4] Memphis Heritage Trail gụnyere saịtị metụtara ya.[5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Jenkins (February 28, 2016). Race, Representation & Photography in 19th-Century Memphis – From Slavery to Jim Crow. Routledge, 280. ISBN 9781409468196. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ Jenkins (January 11, 2017). The Benjamin L. Hooks Institute for Social Change at the University of Memphis (en-US). University of Memphis. Retrieved on April 23, 2021.
- ↑ Jenkins (February 27, 2018). Portrait of Annie Sybil Thomas Jarret by James P. Newton – First Black Professional Photographer in Memphis. protect.chickhistory.org. Archived from the original on January 25, 2020. Retrieved on April 23, 2021.
- ↑ Cabinet Card Photos and the Historic Memphis Photographers. historic-memphis.com. Archived from the original on July 17, 2020. Retrieved on April 23, 2021.
- ↑ Maps | Memphis Heritage Trail.