Jan F. E. Celliers

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jan F. E. Celliers

Jan Francois Elias Celliers, onye a mara ama n'ụwa niile dị ka Jan F.E. Celliers. mana mgbe ụfọdụ dị ka Jan EF Cilliers (na ubochi 12 Jenụwarị n'afọ 1865 wee ruo 1 June afọ 1940) bụ onye na-ede uri, onye edemede, onye na-eme ihe nkiri na onye nyocha.

Celliers bụ otu n'ime ndị na-ede uri atọ a mara ama n'asụsụ Afrikaans nke dere ozugbo Agha nke Abụọ nke Boer; ya na Totius na C. Louis Leipoldt, Celliers dere uri ndị ntorobịa banyere mbibi nke agha ahụ n'asụsụ ndị ntorobịa nke Afrikaans. Abụ ya kachasị mma pụtara na nchịkọta n'afọ 1908 Die Vlakte en ander gedigte ("The Plains and Other Poems).

A mụrụ Celliers na na akụkụ W


Wellington, Western Cape Province na Cape Colony South Africa. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na nso Cape Town, Celliers na ezinụlọ ya kwagara Pretoria, na mba Transvaal n'oge ah afọ ụ na 1874. Mgbe Agha nke Abụọ nke Boer malitere, Celliers lụrụ ọgụ na Colesberg site na Kimberley ruo mgbe agha ahụ biri. N'ịgbapụ site na ndị Britain na-eyi uwe nwunye ya, Celliers gara Europe ruo mgbe ọ laghachiri South Africa na 1907. Sitafọ e na wee 1919afọ ruo 1940 Celliers bụ prọfesọ na Mahadum Stellenbosch .[1] Ọ nwụrụ na Johannesburg, Transvaalńo Gauteng Province.

  1. Lindenberg, E., et al. "Inleiding tot die Afrikaanse Letterkunde". Pretoria and Cape Town: Fifth edition, 1980.