Jane Asinde

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jane Asinde
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie

Jane Asinde bụ onye egwuregwu basketball nke obodo Ugandan nke na-atu bọọlụ dịka onye na-aga n'ihu. O nwetara akara iri abuo na otu kachasị elu na East Carolina (1/25/22). Ọ nwetara nsọpụrụ nke WBCA NCAA First Team All-American dịka nwa akwụkwọ nke abụọ na Grayson College . [1]

 

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Jane Asinde - UTEP Miners Forward (en). ESPN. Retrieved on 2024-03-18.