Jane Furst

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jane Furst
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereJane Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Julaị 1944 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà Dezie

Jane Furst (amụrụ n'ubochí irí abụọ n'otu n'ọnwa Julaị 1944) bụ ónyé England na-ese ihe n'oge a.

Ọrụ ya na-adabere na mmasị na ndị na-ese ihe site n'oge gárá àga, dịka Northern Renaissance, ónyé ọ na-agbaziri ihe oyiyi, yana ọmụmụ nke ọdịdị okike. O meela ọtụtụ etchings na Mezzotints sitere na eserese na lithographs nkè Ernst Haeckel. O nwéré mmasị igosi ịdị ukwuu nke obere , dị ka microscopic Radiolarian nkè Haeckel chọpụtara. [citation needed]

Otu n'ime akwụkwọ nka nkè Furst na nwa ya nwanyị bipụtara n'okpuru ákàrà Furst & King bụ màkà di ya nwụrụ anwụ áhà ya bụ Michael Copus, Museum Artist.[1]

Nchịkọta[dezie | dezie ebe o si]

A na-edebe ọrụ Furst na nchịkọta na-adịgide adịgide nkè Victoria na Albert Museum na Wellcome Collection.[2][3]

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Copus (2007). Michael Copus : museum artist. London: Furst and King. ISBN 0-9542230-2-0. OCLC 253196228. 
  2. Collections search. Victoria and Albert Museum. Retrieved on 27 December 2021.
  3. Microscopic marine life forms. Mezzotints and etchings by J. Furst, 2013-2014. Wellcome Collection. Retrieved on 27 December 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Media related to Jane Furst at Wikimedia Commons
  • Jane Furst discography at Discogs